22 Ha wee sị: “Kọnịliọs bụ onyeisi ndị agha, nwoke ezi omume nke na-atụ egwu Chineke,+ onye mba ndị Juu dum na-akọ akụkọ ọma banyere ya.+ Otu mmụọ ozi dị nsọ nyere ya ntụziaka nke si n’aka Chineke ka o zie ozi ka a kpọọ gị ka ị bịa n’ụlọ ya, ka ọ nụ ihe i nwere ikwu.”