1 Ndị Kọrịnt 11:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 N’ihi na ọ bụ n’aka Onyenwe anyị ka m natara ihe ahụ m nyefere unu, na Onyenwe anyị Jizọs weere otu ogbe achịcha n’abalị+ ahụ a ga-arara ya nye. Ndị Galeshia 1:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 n’ihi na anataghị m ya n’aka mmadụ, ọ bụghịkwa mmadụ kụziiri m ya, kama ọ bụ Jizọs Kraịst kpugheere m ya.+
23 N’ihi na ọ bụ n’aka Onyenwe anyị ka m natara ihe ahụ m nyefere unu, na Onyenwe anyị Jizọs weere otu ogbe achịcha n’abalị+ ahụ a ga-arara ya nye.
12 n’ihi na anataghị m ya n’aka mmadụ, ọ bụghịkwa mmadụ kụziiri m ya, kama ọ bụ Jizọs Kraịst kpugheere m ya.+