1 Ndị Kọrịnt 9:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ọ̀ bụ na mụ enwereghị onwe m?+ Ọ̀ bụ na mụ abụghị onyeozi?+ Ọ̀ bụ na mụ ahụghị Jizọs Onyenwe anyị?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ọrụ m n’ime Onyenwe anyị? 1 Ndị Kọrịnt 15:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 ma n’ikpeazụ, n’ime ha niile, ọ pụtara n’ihu m+ dị ka ọ̀ bụ n’ihu onye a mụkworo amụkwo.
9 Ọ̀ bụ na mụ enwereghị onwe m?+ Ọ̀ bụ na mụ abụghị onyeozi?+ Ọ̀ bụ na mụ ahụghị Jizọs Onyenwe anyị?+ Ọ̀ bụ na unu abụghị ọrụ m n’ime Onyenwe anyị?