Matiu 20:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 O wee sị ha: “Unu ga-aṅụ iko m,+ ma ọ bụghị m na-eme ka a nọdụ n’aka nri m na n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”+ Luk 11:49 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 49 N’ihi nke a, amamihe+ Chineke na-asịkwa: ‘M ga-ezigara ha ndị amụma na ndịozi, ha ga-egbu ụfọdụ n’ime ha, kpagbuokwa ha,
23 O wee sị ha: “Unu ga-aṅụ iko m,+ ma ọ bụghị m na-eme ka a nọdụ n’aka nri m na n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”+
49 N’ihi nke a, amamihe+ Chineke na-asịkwa: ‘M ga-ezigara ha ndị amụma na ndịozi, ha ga-egbu ụfọdụ n’ime ha, kpagbuokwa ha,