Matiu 20:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 O wee sị ha: “Unu ga-aṅụ ihe dị n’iko m na-aga ịṅụ,+ ma ọ bụghị m na-ekpebi onye ga-anọ n’aka nri m ma ọ bụ n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”+ Matiu Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 20:23 Ụlọ Nche,4/1/2010, p. 14
23 O wee sị ha: “Unu ga-aṅụ ihe dị n’iko m na-aga ịṅụ,+ ma ọ bụghị m na-ekpebi onye ga-anọ n’aka nri m ma ọ bụ n’aka ekpe m, kama ọ dịịrị ndị Nna m kwadebeere ya.”+