Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọrụ Ndịozi 12:2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 2 O ji mma agha+ gbuo Jems nwanne Jọn.+

  • Ndị Rom 8:17
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 17 Ma ọ bụrụ na anyị bụ ụmụ Chineke, anyị ga-eketa ihe Chineke ga-ekenye anyị. Ọ ga-ekenye anyị ihe ahụ+ Kraịst ga-eketa ma ọ bụrụhaala na anyị na Kraịst atakọọ ahụhụ,+ ka e wee mee ka anyị na ya dịkọọ ebube.+

  • 2 Ndị Kọrịnt 1:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 7 Obi siri anyị ezigbo ike na otú ahụ unu na-ata ụdị ahụhụ anyị na-ata ka a ga-akasikwa unu obi otú e si akasi anyị.+

  • Mkpughe 1:9
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 9 Abụ m Jọn, nwanna unu, onye a na-akpagbu otú e si akpagbu unu,+ na onye na-atachi obi otú unu si atachi,+ na onye unu na ya ga-abụ eze n’Alaeze Chineke+ n’ihi na anyị na-eso ụzọ Jizọs.+ Anọ m n’agwaetiti a na-akpọ Patmọs n’ihi na m na-ekwu gbasara Chineke, na-agbakwa àmà banyere Jizọs.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya