2 Ndị Kọrịnt 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi ya, olileanya anyị nwere n’ebe unu nọ siri ike, ebe anyị maara na, dị nnọọ ka unu so na-ata ahụhụ, otú ahụkwa ka unu ga-eso nweta nkasi obi.+ 2 Ndị Kọrịnt Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:7 Ụlọ Nche,11/1/1996, p. 12-13, 14-16
7 N’ihi ya, olileanya anyị nwere n’ebe unu nọ siri ike, ebe anyị maara na, dị nnọọ ka unu so na-ata ahụhụ, otú ahụkwa ka unu ga-eso nweta nkasi obi.+