Ndị Rom 8:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi ya, ana m ewere ya na ahụhụ+ nke oge a a kara aka enweghị ihe ọ bụ ma e were ya tụnyere ebube+ ahụ nke a ga-ekpughe n’ebe anyị nọ. 2 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị;
18 N’ihi ya, ana m ewere ya na ahụhụ+ nke oge a a kara aka enweghị ihe ọ bụ ma e were ya tụnyere ebube+ ahụ nke a ga-ekpughe n’ebe anyị nọ.
12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị;