Matiu 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu mmadụ, m ga-agọnahụkwa+ ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe. Luk 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Ma onye na-agọnahụ+ m n’ihu ndị mmadụ ka a ga-agọnahụ n’ihu ndị mmụọ ozi Chineke.+