Luk 9:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme, ihere onye ahụ ga-eme Nwa nke mmadụ mgbe ọ ga-abịa n’ebube ya nakwa nke Nna ya nakwa nke ndị mmụọ ozi dị nsọ.+ 2 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị; 1 Jọn 2:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ enweghị Nna ahụ.+ Onye nke na-ekwupụta+ Ọkpara ahụ nwekwara Nna ahụ.+
26 N’ihi na onye ọ bụla ihere m na ihere okwu m na-eme, ihere onye ahụ ga-eme Nwa nke mmadụ mgbe ọ ga-abịa n’ebube ya nakwa nke Nna ya nakwa nke ndị mmụọ ozi dị nsọ.+
12 ọ bụrụ na anyị anọgide na-atachi obi, anyị na ya ga-achịkwa achị dị ka ndị eze;+ ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya,+ ya onwe ya ga-agọnahụkwa anyị;
23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ enweghị Nna ahụ.+ Onye nke na-ekwupụta+ Ọkpara ahụ nwekwara Nna ahụ.+