Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ 2 Timoti 2:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ọ bụrụ na anyị ana-atachi obi, anyị na ya ga-abụ eze, na-achịkwa achị.+ Ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya, ọ ga-agọnahụkwa anyị.+
22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+
12 Ọ bụrụ na anyị ana-atachi obi, anyị na ya ga-abụ eze, na-achịkwa achị.+ Ọ bụrụ na anyị agọnahụ ya, ọ ga-agọnahụkwa anyị.+