Matiu 10:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụkwa ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe.+ Luk 12:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ma, onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụ ya n’ihu ndị mmụọ ozi Chineke.+
33 Ma onye ọ bụla nke na-agọnahụ m n’ihu ndị mmadụ, m ga-agọnahụkwa ya n’ihu Nna m nke nọ n’eluigwe.+