38 N’ihi na onye ọ bụla ihere ịbụ onye na-eso ụzọ m na ihere okwu m na-eme n’ọgbọ a hapụrụ Chineke,* nke na-emekwa mmehie, ihere onye ahụ ga-eme Nwa nke mmadụ+ mgbe ọ ga-abịa n’ebube nke Nna ya, ya na ndị mmụọ ozi dị nsọ.”+
26 N’ihi na onye ọ bụla ihere ịbụ onye na-eso ụzọ m na ihere okwu m na-eme, ihere onye ahụ ga-eme Nwa nke mmadụ mgbe ọ ga-abịa n’ebube ya na n’ebube Nna ya nakwa nke ndị mmụọ ozi dị nsọ.+
23 Onye ọ bụla nke na-agọnahụ Ọkpara ahụ, ya na Nna anyị adịghị n’otu.+ Ma, onye ọ bụla nke na-ekwupụta na ya kweere n’Ọkpara ahụ,+ ya na Nna anyị dịkwa n’otu.+