Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu n’aka ndị ga-akpagbu unu,+ ha ga-egbukwa unu.+ Mba niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Luk 21:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Jọn 15:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 Ma ha ga-eme unu ihe niile a n’ihi aha m n’ihi na ha amaghị Onye zitere m.+
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu n’aka ndị ga-akpagbu unu,+ ha ga-egbukwa unu.+ Mba niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+