Jọn 16:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-egbu unu+ ma chee na ha jeere Chineke ozi dị nsọ. Ọrụ Ndịozi 7:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Ka ha na-atụ Stivin nkume, ọ sịrị: “Onyenwe m Jizọs, ndụ* m dị gị n’aka.”* Ọrụ Ndịozi 12:1, 2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 N’oge ahụ, Eze Herọd malitere ịkpagbu ụfọdụ ndị nọ n’ọgbakọ.+ 2 O ji mma agha+ gbuo Jems nwanne Jọn.+ Mkpughe 6:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 E nyekwara onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha.+ A gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu otú e gburu hanwa.+
2 Ndị mmadụ ga-achụpụ unu n’ụlọ nzukọ.+ N’eziokwu, oge na-abịa mgbe ndị mmadụ ga-egbu unu+ ma chee na ha jeere Chineke ozi dị nsọ.
12 N’oge ahụ, Eze Herọd malitere ịkpagbu ụfọdụ ndị nọ n’ọgbakọ.+ 2 O ji mma agha+ gbuo Jems nwanne Jọn.+
11 E nyekwara onye ọ bụla n’ime ha otu uwe mwụda na-acha ọcha.+ A gwakwara ha ka ha zutụkwuo ike, ruo mgbe ọnụ ọgụgụ ndị ohu ibe ha na ụmụnna ha ga-ezu ezu, bụ́ ndị a na-aga igbu otú e gburu hanwa.+