Matiu 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+ Matiu 24:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu n’aka ndị ga-akpagbu unu,+ ha ga-egbukwa unu.+ Mba niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+
22 Mmadụ niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+ Ma, ọ bụ onye tachiri obi* ruo ọgwụgwụ ka a ga-azọpụta.+
9 “Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-enyefe unu n’aka ndị ga-akpagbu unu,+ ha ga-egbukwa unu.+ Mba niile ga-akpọkwa unu asị n’ihi aha m.+