Jọn 10:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ndị Juu zara ya, sị: “Ọ bụghị ọrụ ọma gị mere anyị ji atụ gị nkume, kama ọ bụ maka na ị na-ekwulu Chineke.+ N’ihi na ị na-eme onwe gị chi n’agbanyeghị na ị bụ mmadụ.” Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 188
33 Ndị Juu zara ya, sị: “Ọ bụghị ọrụ ọma gị mere anyị ji atụ gị nkume, kama ọ bụ maka na ị na-ekwulu Chineke.+ N’ihi na ị na-eme onwe gị chi n’agbanyeghị na ị bụ mmadụ.”