Jọn 10:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Ndị Juu zara ya, sị: “Anyị na-atụ gị nkume, ọ bụghị n’ihi ọrụ ọma, kama n’ihi nkwulu,+ ọbụna n’ihi na gị onwe gị na-eme onwe gị chi, ọ bụ ezie na ị bụ mmadụ.”+ Jọn Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 10:33 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 188
33 Ndị Juu zara ya, sị: “Anyị na-atụ gị nkume, ọ bụghị n’ihi ọrụ ọma, kama n’ihi nkwulu,+ ọbụna n’ihi na gị onwe gị na-eme onwe gị chi, ọ bụ ezie na ị bụ mmadụ.”+