Jọn 5:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+ Ndị Filipaị 2:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 onye dịrị n’ụdị Chineke,+ ma o cheghị echiche ịnara ọkwá n’ike, ya bụ, ka ọ hara ka Chineke.+
18 N’ihi nke a, ndị Juu malitere ịchọsi ike ka ha gbuo ya,+ n’ihi na ọ bụghị naanị na ọ na-ada iwu Ụbọchị Izu Ike kama ọ na-akpọkwa Chineke Nna ya,+ na-eme ka ya na Chineke hara.+