Jọn 14:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Unu nụrụ na m sịrị unu, M na-ala, m na-alọghachikwutekwa unu. Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m, n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+
28 Unu nụrụ na m sịrị unu, M na-ala, m na-alọghachikwutekwa unu. Ọ bụrụ na unu hụrụ m n’anya, unu ga-aṅụrị ọṅụ na m na-alakwuru Nna m, n’ihi na Nna m ka m ukwuu.+