11 Ndị nchụàjà na ndị amụma wee malite ịgwa ndị isi na mmadụ niile, sị: “E kwesịrị ịma nwoke a ikpe ọnwụ,+ n’ihi na o buru amụma ihe unu ji ntị unu nụ banyere obodo a.”+
28 na-eti mkpu, sị: “Ndị Izrel, bịanụ nye aka! Onye a bụ nwoke ahụ nke na-akụziri ndị nọ n’ebe niile ihe ka ha na-emegide+ ndị ala anyị na Iwu ahụ, na-emegidekwa ebe a, nke ka nke, ọ kpọbatara ọbụna ndị Grik n’ime ụlọ nsọ, o merụwokwa ebe nsọ a.”+