Abụ Ọma 10:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọnụ ya jupụtara n’ịṅụ iyi na aghụghọ na mmegbu.+Nsogbu na ihe ọjọọ dị n’okpuru ire ya.+ 2 Pita 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọtụtụ ndị ga-agbaso+ omume ha rụrụ arụ,+ a ga na-ekwujọkwa ụzọ nke eziokwu ahụ n’ihi ndị a.+