Abụ Ọma 7:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Lee! E nwere onye dị ime ihe ọjọọ,+Ọ tụrụwokwa nsogbu dị ka ime, ọ ghaghịkwa ịmụ okwu ụgha.+ Abụ Ọma 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ha na-agwa ibe ha okwu ụgha;+Ha na-eji egbugbere ọnụ ire ụtọ+ ekwu okwu ọbụna n’ihu abụọ.+ Abụ Ọma 55:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+ Ilu 10:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 Ọnụ onye ezi omume na-amị mkpụrụ amamihe,+ ma a ga-ebepụ ire nke na-ekwu okwu rụrụ arụ.+ Ilu 17:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Onye na-eme ihe ọjọọ na-aṅa egbugbere ọnụ nke na-ekwu ihe ọjọọ ntị.+ Onye ụgha na-ege ire nke na-akpata ahụhụ ntị.+
21 Okwu ọnụ ya dị nro karịa mmiri ara ehi rahụrụ arahụ,+Ma obi ya bụ ọgụ ọgụ.+Okwu ya dị nro karịa mmanụ,+Ma ha bụ mma agha a mịpụtara amịpụta.+
4 Onye na-eme ihe ọjọọ na-aṅa egbugbere ọnụ nke na-ekwu ihe ọjọọ ntị.+ Onye ụgha na-ege ire nke na-akpata ahụhụ ntị.+