Abụ Ọma 59:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
7 Lee! Ha na-agbọpụtasị okwu ọjọọ n’ọnụ ha;+Mma agha dị n’egbugbere ọnụ ha,+N’ihi na ha na-asị: “Ònye na-ege ntị?”+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+