Abụ Ọma 57:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+ Abụ Ọma 64:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
4 Mkpụrụ obi m nọ n’etiti ọdụm;+Ọ dịghị ihe m pụrụ ime ma ọ bụghị idina n’etiti ndị na-eripịa mmadụ, n’etiti ụmụ mmadụ,Ndị ezé ha bụ ube na akụ́,+Ndị ire ha bụkwa mma agha dị nkọ.+
3 Ndị mụworo ire ha amụ dị ka mma agha,+Ndị tụdoworo mmadụ akụ́ ha, bụ́ okwu ọjọọ,+ Ilu 12:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+
18 E nwere onye na-ekwu okwu n’echeghị echiche dị ka ebe e ji mma agha maa mmadụ,+ ma ire ndị maara ihe na-agwọ ọrịa.+