Abụ Ọma 22:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ha emeghewo ọnụ ha imegide m,+Dị ka ọdụm nke nọ na-adọri anụ ma na-ebigbọ.+ Abụ Ọma 35:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ahụ ya?+Biko, napụta mkpụrụ obi m ná mbibi ha na-eweta,+Napụta otu ihe a m nwere+ n’aka ụmụ ọdụm tojuru etoju.
17 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga na-ahụ ya?+Biko, napụta mkpụrụ obi m ná mbibi ha na-eweta,+Napụta otu ihe a m nwere+ n’aka ụmụ ọdụm tojuru etoju.