Abụ Ọma 69:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Dọpụta m n’apịtị, ka m wee ghara imikpu.+Biko, napụta m n’aka ndị kpọrọ m asị,+ dọpụtakwa m na mmiri dị ogbu.+ Abụ Ọma 142:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị,+N’ihi na ike agwụla m kpamkpam.+Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.+
14 Dọpụta m n’apịtị, ka m wee ghara imikpu.+Biko, napụta m n’aka ndị kpọrọ m asị,+ dọpụtakwa m na mmiri dị ogbu.+
6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebesara gị,+N’ihi na ike agwụla m kpamkpam.+Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.+