1 Samuel 20:33 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 33 Sọl wee tụọ ya ube ka ọ tụgbuo ya;+ Jọnatan wee mara na nna ya ekpebisiwo ike igbu Devid.+ 1 Samuel 23:26 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+ 1 Samuel 25:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Mgbe mmadụ biliri ịchụ gị ọsọ na ịchọ mkpụrụ obi gị, a ga-ekechi mkpụrụ obi onyenwe m n’akpa ndụ+ nke dị n’aka Jehova bụ́ Chineke gị;+ ma ọ ga-agbapụ mkpụrụ obi ndị iro gị dị ka à ga-asị na e si n’èbè gbapụ ya.+ Abụ Ọma 3:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Jehova, gịnị mere ndị iro m ji dị ọtụtụ?+Gịnị mere ọtụtụ ndị ji na-ebili imegide m?+
26 N’ikpeazụ, Sọl bịarutere n’otu akụkụ ugwu, Devid na ndị ikom ya nọkwa n’akụkụ nke ọzọ n’ugwu ahụ. Devid wee mewe ngwa ngwa ịgbapụ+ n’ihi Sọl; n’oge ahụ niile, Sọl na ndị ikom ya nọ na-achọ ịgba Devid na ndị ikom ya gburugburu ka ha jide ha.+
29 Mgbe mmadụ biliri ịchụ gị ọsọ na ịchọ mkpụrụ obi gị, a ga-ekechi mkpụrụ obi onyenwe m n’akpa ndụ+ nke dị n’aka Jehova bụ́ Chineke gị;+ ma ọ ga-agbapụ mkpụrụ obi ndị iro gị dị ka à ga-asị na e si n’èbè gbapụ ya.+