Abụ Ọma 41:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+
2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+