Abụ Ọma 27:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+ 2 Pita 2:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+
12 Enyefela m n’aka mkpụrụ obi nke ndị na-emegide m;+N’ihi na ndị akaebe ụgha ebiliwo imegide m,+Onye na-ekupụ ime ihe ike dị ka ume ebiliwokwa imegide m.+
9 N’ihi ihe ndị a, Jehova maara otú o si anapụta ndị na-asọpụrụ Chineke n’ọnwụnwa,+ ma ọ ga-edebe ndị ajọ omume maka ụbọchị ikpe ka e wee bipụ ha,+