Abụ Ọma 31:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 I nyefeghị m n’aka onye iro.+I mewo ka ụkwụ m guzoro n’ebe sara mbara.+ Abụ Ọma 35:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Biko, ekwela ka ha sị n’obi ha: “Ntọọ, ọ bụ ihe mkpụrụ obi anyị chọrọ!”+Ekwela ka ha sị: “Anyị elodawo ya.”+ Abụ Ọma 41:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+ Abụ Ọma 41:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 Eji m nke a mara na ihe m masịrị gị,N’ihi na onye iro m adịghị eti mkpu ọṅụ na ya emeriwo m.+
25 Biko, ekwela ka ha sị n’obi ha: “Ntọọ, ọ bụ ihe mkpụrụ obi anyị chọrọ!”+Ekwela ka ha sị: “Anyị elodawo ya.”+
2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+