Abụ Ọma 4:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mgbe m kpọkuru gị, biko, za m, Chineke m bụ́ onye ezi omume.+N’oge ahụhụ, meere m ohere sara mbara.Meere m amara,+ nụkwa ekpere m. Abụ Ọma 18:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 O wee kpọpụta m kpọba m n’ebe sara mbara;+Ọ napụtara m, n’ihi na ihe m masịrị ya.+
4 Mgbe m kpọkuru gị, biko, za m, Chineke m bụ́ onye ezi omume.+N’oge ahụhụ, meere m ohere sara mbara.Meere m amara,+ nụkwa ekpere m.