Abụ Ọma 11:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 N’ihi na Jehova bụ onye ezi omume;+ ọ hụrụ ezi omume n’anya.+Ọ bụ ndị ziri ezi ga-ahụ ihu ya.+ Aịzaya 45:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 sị, ‘N’ezie, e nwere ezi omume dị ukwuu na ike n’ime Jehova.+ Ndị niile na-eweso ya iwe ga-abịa kpọmkwem n’ebe ọ nọ, ihere ga-emekwa ha.+ Jeremaya 23:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+
24 sị, ‘N’ezie, e nwere ezi omume dị ukwuu na ike n’ime Jehova.+ Ndị niile na-eweso ya iwe ga-abịa kpọmkwem n’ebe ọ nọ, ihere ga-emekwa ha.+
6 N’oge ọchịchị ya, a ga-azọpụta Juda,+ Izrel ga-ebikwa n’obi iru ala.+ Aha a ga na-akpọ ya bụ, Jehova Bụ Ezi Omume Anyị.”+