Abụ Ọma 45:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+Ọ bụ ya mere Chineke bụ́ Chineke gị+ ji were mmanụ aṅụrị+ tee+ gị karịa ndị ibe gị.+ Abụ Ọma 146:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Jehova na-emeghe anya ndị ìsì;+Jehova na-ekulite ndị huuru ehuru;+Jehova hụrụ ndị ezi omume n’anya.+
7 Ị hụrụ ezi omume n’anya,+ ị kpọkwara ajọ omume asị.+Ọ bụ ya mere Chineke bụ́ Chineke gị+ ji were mmanụ aṅụrị+ tee+ gị karịa ndị ibe gị.+
8 Jehova na-emeghe anya ndị ìsì;+Jehova na-ekulite ndị huuru ehuru;+Jehova hụrụ ndị ezi omume n’anya.+