Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ihe E Mere 29:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Sọlọmọn wee malite ịnọkwasị n’ocheeze+ Jehova dị ka eze n’ọnọdụ Devid nna ya, o nwekwara ihe ịga nke ọma,+ ndị Izrel dum na-erubekwara ya isi.

  • 2 Ihe E Mere 13:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ọ̀ bụ na unu ekwesịbeghị ịmata na Jehova bụ́ Chineke Izrel sitere n’ọgbụgba ndụ nnu+ nye Devid+ na ụmụ ya alaeze+ ka ha na-achị Izrel ruo mgbe ebighị ebi?+

  • 2 Ihe E Mere 13:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Ugbu a, unu na-eche echiche imegide alaeze Jehova nke dị n’aka ụmụ Devid,+ ebe unu bụ nnukwu ìgwè mmadụ+ ma nwee ụmụ ehi ọlaedo Jeroboam meere unu ka ha bụrụ chi.+

  • Matiu 1:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  6 Jesi amụọ Devid+ bụ́ eze.+

       Devid mụrụ Sọlọmọn,+ bụ́ onye nwunye Yuraya mụụrụ ya;

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya