Diuterọnọmi 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị. 1 Ndị Eze 12:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+ 2 Ihe E Mere 11:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 O wee họpụtara onwe ya ndị nchụàjà maka ebe ndị dị elu+ nakwa maka ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu+ nakwa maka ụmụ ehi o mere.+ Hosia 8:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Sameria, a jụwo nwa ehi gị.+ M na-eweso ha iwe dị ọkụ.+ Ruo ole mgbe ka ha na-enweghị ike ịbụ ndị aka ha dị ọcha?+
17 Ha wee na-achụrụ ndị mmụọ ọjọọ àjà, ọ bụghị Chineke,+Ya bụ, chi dị iche iche ha na-amabughị,+Bụ́ ndị ọhụrụ batara n’oge na-adịbeghị anya,+Ndị nna nna unu hà na-amaghị.
28 Ya mere, eze natara ndụmọdụ+ wee mee nwa ehi ọlaedo abụọ+ ma gwa ndị ahụ, sị: “Ọ bụ ihe siri ike nke ukwuu unu ịgbagowe Jeruselem. Lee Chineke gị,+ Izrel, nke kpọpụtara gị n’ala Ijipt.”+
15 O wee họpụtara onwe ya ndị nchụàjà maka ebe ndị dị elu+ nakwa maka ndị mmụọ ọjọọ yiri ewu+ nakwa maka ụmụ ehi o mere.+
5 Sameria, a jụwo nwa ehi gị.+ M na-eweso ha iwe dị ọkụ.+ Ruo ole mgbe ka ha na-enweghị ike ịbụ ndị aka ha dị ọcha?+