2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+ 1 Ihe E Mere 3:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+ Luk 3:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 nwa Milia,nwa Mena,nwa Matata,nwa Netan,+nwa Devid,+
24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+
5 Ndị a ka a mụụrụ ya na Jeruselem:+ Shimia+ na Shobab+ na Netan+ na Sọlọmọn,+ ụmụ anọ Bat-shiba+ nwa Amiel mụrụ,+