2 Samuel 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+ 2 Samuel 12:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 Gịnị mere i ji leghara okwu Jehova anya site n’ime ihe jọrọ njọ+ n’anya ya? I ji mma agha gbuo Yuraya onye Het,+ i wee kpọrọ nwunye ya ka ọ bụrụ nwunye gị,+ ma i ji mma agha nke ụmụ Amọn gbuo ya.
3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+
9 Gịnị mere i ji leghara okwu Jehova anya site n’ime ihe jọrọ njọ+ n’anya ya? I ji mma agha gbuo Yuraya onye Het,+ i wee kpọrọ nwunye ya ka ọ bụrụ nwunye gị,+ ma i ji mma agha nke ụmụ Amọn gbuo ya.