27 Mgbe oge iru uju+ gasịrị, Devid ziri ozi ozugbo wee kpọrọ ya laa n’ụlọ ya, o wee ghọọ nwunye ya.+ Ka oge na-aga, ọ mụụrụ ya nwa nwoke, ma ihe Devid mere dị njọ+ n’anya+ Jehova.
4 Ka alụmdi na nwunye bụrụ ihe kwesịrị nsọpụrụ n’etiti mmadụ niile, ka ihe ndina alụmdi na nwunye gharakwa ịbụ ihe e merụrụ emerụ,+ n’ihi na Chineke ga-ekpe ndị na-akwa iko na ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko ikpe.+