Jenesis 49:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’ihi ịbụ onye na-enweghị nchịkwa dị ka mmiri, akarịla ụmụnne gị,+ n’ihi na ị rịgooro n’ihe ndina nna gị.+ N’oge ahụ, i merụrụ ihe ndina m.+ Ọ rịgooro na ya! Ilu 5:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Isi iyi gị ò kwesịrị ịwasasị n’èzí,+ iyi gị ò kwesịrị ịwasasị n’ámá? Ilu 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+ Matiu 5:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+
4 N’ihi ịbụ onye na-enweghị nchịkwa dị ka mmiri, akarịla ụmụnne gị,+ n’ihi na ị rịgooro n’ihe ndina nna gị.+ N’oge ahụ, i merụrụ ihe ndina m.+ Ọ rịgooro na ya!
20 Ya mere, nwa m, gịnị mere nwaanyị na-akwa iko ga-eji na-eme gị obi ụtọ, gịnịkwa mere ị ga-eji na-amakụ nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ*?+
28 Ma ana m asị unu na onye ọ bụla nke na-ele nwaanyị anya,+ o wee gụọ ya agụụ ka ya na ya nwee mmekọahụ,+ ọ kwasowo ya iko n’obi ya.+