Ilu 2:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+ Ilu 7:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Na mberede, o sooro ya na-aga,+ dị ka oké ehi nke na-aga n’ebe a ga-egbu ya, dịkwa ka à ga-asị na e kere ya agbụ iji dọọ ya aka ná ntị a na-adọ onye nzuzu, Ilu 22:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ọnụ ndị inyom na-akwa iko* bụ olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba n’ime ya.+ Ilu 23:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 N’ihi na nwaanyị akwụna bụ olulu miri emi,+ nwaanyị na-akwa iko* bụkwa olulu mmiri dị warara.
16 iji napụta gị n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ,+
22 Na mberede, o sooro ya na-aga,+ dị ka oké ehi nke na-aga n’ebe a ga-egbu ya, dịkwa ka à ga-asị na e kere ya agbụ iji dọọ ya aka ná ntị a na-adọ onye nzuzu,