Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 39:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 O wee jide ya n’uwe ya,+ na-asị: “Ka mụ na gị dinaa!”+ Ma ọ hapụụrụ ya uwe ya wee gbara ọsọ gbapụ n’èzí.+

  • Ilu 7:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 iji chebe gị ka ị ghara ịdaba n’aka nwaanyị na-akwa iko,*+ n’aka nwaanyị na-eme omume rụrụ arụ,* bụ́ onye mere ka okwu ya bụrụ okwu ire ụtọ.+

  • Ilu 22:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Ọnụ ndị inyom na-akwa iko* bụ olulu miri emi.+ Onye Jehova mara ikpe ga-adaba n’ime ya.+

  • Ilu 23:27
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 27 N’ihi na nwaanyị akwụna bụ olulu miri emi,+ nwaanyị na-akwa iko* bụkwa olulu mmiri dị warara.

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Gịnị? Ọ̀ bụ na unu amaghị na ndị ajọ omume agaghị eketa alaeze Chineke?+ Unu ekwela ka e duhie unu. Ndị na-akwa iko,+ ma ọ bụ ndị na-ekpere arụsị,+ ma ọ bụ ndị bụ́ di ma ọ bụ nwunye na-akwa iko,+ ma ọ bụ ndị ikom ndị na-ekwe ka ndị ikom dinaa ha,+ ma ọ bụ ndị ikom na-edina ndị ikom,+

  • 1 Ndị Kọrịnt 6:18
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya