Ilu 6:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Onye ọ bụla ya na nwaanyị na-akwa iko enweghị uche;+ onye na-eme ya na-ala mkpụrụ obi ya n’iyi.+ 1 Ndị Kọrịnt 6:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+ 2 Timoti 2:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.
18 Gbaaranụ ịkwa iko ọsọ.+ Mmehie ọ bụla ọzọ nke mmadụ pụrụ ime dị n’elu ahụ́ ya, ma onye na-akwa iko na-emehie megide ahụ́ nke ya.+
22 N’ihi ya, gbaara ọchịchọ a na-enwe n’oge ntorobịa ọsọ,+ kama chụsoo ezi omume,+ okwukwe, ịhụnanya, udo,+ gị na ndị ji obi dị ọcha+ na-akpọku Onyenwe anyị.