2 Samuel 23:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Yuraya+ onye Het—ha niile dị iri atọ na asaa. 1 Ndị Eze 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+ 1 Ihe E Mere 11:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Yuraya+ onye Het,+ Zebad nwa Alaị,
5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+