2 Samuel 11:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+ 1 Ndị Eze 15:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+ 1 Ihe E Mere 11:41 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 41 Yuraya+ onye Het,+ Zebad nwa Alaị,
3 Devid wee zie ozi jụta banyere nwaanyị ahụ,+ otu onye wee sị: “Onye a ọ́ bụghị Bat-shiba+ nwa Elayam,+ nwunye Yuraya+ onye Het?”+
5 n’ihi na Devid mere ihe ziri ezi n’anya Jehova, ọ hapụghịkwa ihe ọ bụla O nyere ya n’iwu n’ụbọchị niile nke ndụ ya,+ ma e wezụga n’ihe banyere Yuraya onye Het.+