Jenesis 10:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Kenan wee mụọ Saịdọn+ bụ́ ọkpara ya, mụọkwa Het+ Jenesis 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 na ndị Het+ na ndị Perizaịt+ na ndị Refeyim+ Diuterọnọmi 20:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 n’ihi na ị ga-ahụ na i bibiri ha, ya bụ, ndị Het na ndị Amọraịt, ndị Kenan na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu;
17 n’ihi na ị ga-ahụ na i bibiri ha, ya bụ, ndị Het na ndị Amọraịt, ndị Kenan na ndị Perizaịt, ndị Haịvaịt na ndị Jibọs,+ dị nnọọ ka Jehova bụ́ Chineke gị nyere gị n’iwu;