1 Ndị Eze 14:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 m wee dọkapụ+ alaeze n’ụlọ Devid ma nye gị ya, ma ị dịghị ka ohu m Devid, bụ́ onye debere ihe m nyere n’iwu, onye jikwa obi ya dum soro m site n’ime naanị ihe ziri ezi n’anya m,+ 2 Ndị Eze 22:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ dum Devid bụ́ nna nna ya jere,+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
8 m wee dọkapụ+ alaeze n’ụlọ Devid ma nye gị ya, ma ị dịghị ka ohu m Devid, bụ́ onye debere ihe m nyere n’iwu, onye jikwa obi ya dum soro m site n’ime naanị ihe ziri ezi n’anya m,+
2 O wee mee ihe ziri ezi n’anya Jehova,+ jeekwa ije n’ụzọ dum Devid bụ́ nna nna ya jere,+ ọ hapụghị ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+