Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Joshụa 1:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+ Ilu 4:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Anwakwala ịga n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Wepụ ụkwụ gị n’ihe ọjọọ.+
32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
7 “Naanị nwee obi ike, dịkwa ike nke ukwuu ka i wee lezie anya mezuo iwu ahụ dum nke Mozis ohu m nyere gị.+ Ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ ka i wee jiri amamihe mee ihe n’ebe ọ bụla ị na-aga.+