Diuterọnọmi 5:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+ Diuterọnọmi 28:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Ahapụkwala okwu niile m na-enye gị n’iwu taa wee gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ iji soro chi ọzọ dị iche iche ma fee ha ofufe.+
32 Lezienụ anya ime nnọọ dị ka Jehova bụ́ Chineke unu nyere unu n’iwu.+ Unu ahapụla ya gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe.+
14 Ahapụkwala okwu niile m na-enye gị n’iwu taa wee gaa n’aka nri ma ọ bụ n’aka ekpe,+ iji soro chi ọzọ dị iche iche ma fee ha ofufe.+