Diuterọnọmi 28:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Unu anwala anwa hapụ ihe niile m na-enye unu n’iwu taa gaa mewe ihe ọzọ,+ ka unu wee soro chi ọzọ dị iche iche ma fewe ha ofufe.+
14 Unu anwala anwa hapụ ihe niile m na-enye unu n’iwu taa gaa mewe ihe ọzọ,+ ka unu wee soro chi ọzọ dị iche iche ma fewe ha ofufe.+